Ọpụpụ 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma mụ onwe m maara na eze Ijipt agaghị ekwe ka unu gaa ọ gwụla ma ọ̀ bụ site n’aka dị ike.+ Ọpụpụ 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+
3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+