-
Levitikọs 5:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi emee omume ekwesịghị ntụkwasị obi wee mehie n’amaghị ama site n’imebi ihe ndị dị nsọ nke Jehova,+ ọ ga-esi n’ìgwè ewu na atụrụ wetara Jehova ebule ahụ́ dị mma ịbụ àjà ikpe ọmụma ya,+ dị ka ọnụ ahịa shekel ọlaọcha+ ole e kwuru si dị, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma.
-
-
Levitikọs 27:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 ọnụ ahịa a ga-ekpebi maka nwoke gbara malite n’afọ iri abụọ ruo afọ iri isii ga-abụ shekel ọlaọcha iri ise ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya.
-