Ọpụpụ 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Uwe ndị a ka ha ga-eme: akpa obi,+ na efọd+ na uwe na-enweghị aka+ na uwe mwụda tụrụ àgwà, ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà a na-eke n’úkwù;+ ha ga-emere Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom uwe nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.
4 “Uwe ndị a ka ha ga-eme: akpa obi,+ na efọd+ na uwe na-enweghị aka+ na uwe mwụda tụrụ àgwà, ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà a na-eke n’úkwù;+ ha ga-emere Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom uwe nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.