Ọpụpụ 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-etinye nkume abụọ ahụ n’ubu efọd ahụ ka ha bụrụ nkume ncheta nye ụmụ Izrel;+ Erọn ga-eburu aha ha n’ubu ya abụọ n’ihu Jehova ka ọ bụrụ ihe ncheta.
12 Ị ga-etinye nkume abụọ ahụ n’ubu efọd ahụ ka ha bụrụ nkume ncheta nye ụmụ Izrel;+ Erọn ga-eburu aha ha n’ubu ya abụọ n’ihu Jehova ka ọ bụrụ ihe ncheta.