Ọpụpụ 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 na nkume ọnịks na nkume ndị a ga-akwụnye n’efọd+ nakwa ndị a ga-akwụnye n’akpa obi.+ Levitikọs 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ahụ, o kekwasịrị ya akpa obi+ ma tinye Yurim na Tọmịm+ n’akpa obi ahụ.