Ọpụpụ 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ahịrị nke anọ ga-abụ krisolaịt+ na ọnịks+ na jed. A ga-etinye ha n’oghere ha e ji ọlaedo mee.+