Ọpụpụ 28:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nkume ndị ahụ ga-adị ole aha ụmụ Izrel dị, ha ga-adị iri na abụọ dị ka aha ha si dị.+ Ha ga-adị ka ihe a kanyere na mgbaaka e ji aka ihe akara, ebo nke ọ bụla, dị ka aha ya si dị, maka ebo iri na abụọ ahụ.+
21 Nkume ndị ahụ ga-adị ole aha ụmụ Izrel dị, ha ga-adị iri na abụọ dị ka aha ha si dị.+ Ha ga-adị ka ihe a kanyere na mgbaaka e ji aka ihe akara, ebo nke ọ bụla, dị ka aha ya si dị, maka ebo iri na abụọ ahụ.+