Ọpụpụ 28:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ ga-enwe oghere n’elu ya, n’etiti ya. A ga-adụ ọnụ ọnụ oghere ya adụ gbaa gburugburu, nke onye na-ekwe ákwà ga-adụ. Ọ ga-adị ka oghere na-adị n’uwe agha, ka ọ ghara ịdọka adọka.+
32 Ọ ga-enwe oghere n’elu ya, n’etiti ya. A ga-adụ ọnụ ọnụ oghere ya adụ gbaa gburugburu, nke onye na-ekwe ákwà ga-adụ. Ọ ga-adị ka oghere na-adị n’uwe agha, ka ọ ghara ịdọka adọka.+