Ọpụpụ 28:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ị ga-ejikwa eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo nakwa eri na-acha uhie uhie kpaa mkpụrụ pọmigranet gburugburu ọnụ ọnụ ala ya, kpaakwa mgbịrịgba+ ọlaedo n’agbata mkpụrụ pọmigranet ndị ahụ gbaa gburugburu;
33 Ị ga-ejikwa eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo nakwa eri na-acha uhie uhie kpaa mkpụrụ pọmigranet gburugburu ọnụ ọnụ ala ya, kpaakwa mgbịrịgba+ ọlaedo n’agbata mkpụrụ pọmigranet ndị ahụ gbaa gburugburu;