Ọpụpụ 28:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-eji eriri na-acha anụnụ anụnụ kegide ya, ọ ga na-adịkwa n’elu ákwà ahụ a na-eke n’isi.+ N’ihu ihu ákwà ahụ a na-eke n’isi ka ọ ga na-adị.
37 Ị ga-eji eriri na-acha anụnụ anụnụ kegide ya, ọ ga na-adịkwa n’elu ákwà ahụ a na-eke n’isi.+ N’ihu ihu ákwà ahụ a na-eke n’isi ka ọ ga na-adị.