Ọpụpụ 36:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee jiri eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ákwà ngebichi, nke onye na-ekwe ákwà kwere, maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ,+
37 O wee jiri eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ákwà ngebichi, nke onye na-ekwe ákwà kwere, maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ,+