Ọnụ Ọgụgụ 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Erọn na ụmụ ya ga-abata mgbe ụmụ Izrel na-akwali, ha ga-atọtu ákwà mgbochi+ ahụ ma were ya sachie igbe+ ihe àmà. Ndị Hibru 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma n’azụ ákwà mgbochi nke abụọ ahụ,+ e nwere nkebi dị n’ụlọikwuu ahụ nke a kpọrọ “Ebe Kasị Nsọ.”+ Ndị Hibru 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+
5 Erọn na ụmụ ya ga-abata mgbe ụmụ Izrel na-akwali, ha ga-atọtu ákwà mgbochi+ ahụ ma were ya sachie igbe+ ihe àmà.
20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+