30 Mgbe e mesịrị, Mozis weretụụrụ mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ na ọbara dị n’elu ebe ịchụàjà ahụ fesa Erọn, fesakwa uwe ya, fesa ụmụ ya, fesakwa uwe ụmụ ya ndị ya na ha nọ. O wee si otú a doo Erọn na uwe ya nsọ,+ dookwa ụmụ ya na uwe ụmụ+ ya ndị ya na ha nọ nsọ.