Ọnụ Ọgụgụ 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo n’ụbọchị Mozis wusịrị ụlọikwuu+ ahụ na o tere ya mmanụ+ ma doo ya nsọ, ya na ngwongwo ya niile na ebe ịchụàjà ahụ na arịa ya niile. O wee tee ha mmanụ ma doo ha nsọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ụbọchị e wuru ụlọikwuu ahụ,+ ígwé ojii kpuchiri ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu Ihe Àmà,+ ma n’anyasị ihe yiri ọkụ+ na-akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ụtụtụ.
7 O wee ruo n’ụbọchị Mozis wusịrị ụlọikwuu+ ahụ na o tere ya mmanụ+ ma doo ya nsọ, ya na ngwongwo ya niile na ebe ịchụàjà ahụ na arịa ya niile. O wee tee ha mmanụ ma doo ha nsọ.+
15 N’ụbọchị e wuru ụlọikwuu ahụ,+ ígwé ojii kpuchiri ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu Ihe Àmà,+ ma n’anyasị ihe yiri ọkụ+ na-akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ụtụtụ.