Ọpụpụ 16:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu, Erọn debere ya n’Ihe Àmà+ ahụ ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe edebe. Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+
34 Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu, Erọn debere ya n’Ihe Àmà+ ahụ ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe edebe.
18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+