Ọpụpụ 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+ Ọpụpụ 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Bezalel+ wee jiri osisi akeshịa rụọ Igbe+ ahụ. Ọ dị kubit abụọ na ọkara n’ogologo, otu kubit na ọkara n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+
22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+
37 Bezalel+ wee jiri osisi akeshịa rụọ Igbe+ ahụ. Ọ dị kubit abụọ na ọkara n’ogologo, otu kubit na ọkara n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+