Ndị Hibru 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma n’azụ ákwà mgbochi nke abụọ ahụ,+ e nwere nkebi dị n’ụlọikwuu ahụ nke a kpọrọ “Ebe Kasị Nsọ.”+ Ndị Hibru 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ụmụnna m, ebe anyị nwere obi ike isi n’ụzọ e si abanye+ n’ebe nsọ ahụ+ gafere site n’ọbara Jizọs,
19 Ya mere, ụmụnna m, ebe anyị nwere obi ike isi n’ụzọ e si abanye+ n’ebe nsọ ahụ+ gafere site n’ọbara Jizọs,