Ọpụpụ 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee jiri osisi akeshịa rụọ tebụl.+ Ọ dị kubit abụọ n’ogologo, otu kubit n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+ Ndị Hibru 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na a rụrụ nkebi mbụ dị n’ụlọikwuu ahụ,+ bụ́ ebe e nwere ihe ndọba oriọna+ na tebụl+ na achịcha+ e chere n’ihu Chineke; a na-akpọkwa ya “Ebe Nsọ.”+
10 O wee jiri osisi akeshịa rụọ tebụl.+ Ọ dị kubit abụọ n’ogologo, otu kubit n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+
2 N’ihi na a rụrụ nkebi mbụ dị n’ụlọikwuu ahụ,+ bụ́ ebe e nwere ihe ndọba oriọna+ na tebụl+ na achịcha+ e chere n’ihu Chineke; a na-akpọkwa ya “Ebe Nsọ.”+