Ọpụpụ 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe ndọba oriọna.+ Ọ kpụrụ ihe ndọba oriọna ahụ akpụ. Akụkụ ya na alaka ya, iko ya, isi ya nakwa ifuru ya si n’ahụ́ ya pụta.+
17 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe ndọba oriọna.+ Ọ kpụrụ ihe ndọba oriọna ahụ akpụ. Akụkụ ya na alaka ya, iko ya, isi ya nakwa ifuru ya si n’ahụ́ ya pụta.+