36 Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ákwà ngebichi,+ nke onye na-ekwe ákwà ga-ekwe, maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.
37 O wee jiri eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ákwà ngebichi, nke onye na-ekwe ákwà kwere, maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ,+