Jenesis 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Jehova pụtara ìhè+ n’ihu ya n’etiti osisi ukwu ndị dị na Mamri,+ mgbe ọ nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ya n’ihe dị ka mgbe ụbọchị kpowere ọkụ.+
18 E mesịa, Jehova pụtara ìhè+ n’ihu ya n’etiti osisi ukwu ndị dị na Mamri,+ mgbe ọ nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ya n’ihe dị ka mgbe ụbọchị kpowere ọkụ.+