Jenesis 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+ Jenesis 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-enyekwa gị onwe gị na mkpụrụ gị+ ngọzi Ebreham,+ ka i wee nweta ala dị iche iche i biri dị ka ọbịa,+ bụ́ ndị Chineke nyeworo Ebreham.”+
18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+
4 Ọ ga-enyekwa gị onwe gị na mkpụrụ gị+ ngọzi Ebreham,+ ka i wee nweta ala dị iche iche i biri dị ka ọbịa,+ bụ́ ndị Chineke nyeworo Ebreham.”+