Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+ Aịzaya 42:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m;+ agaghị m enye onye ọzọ nsọpụrụ m,+ agaghịkwa m enye ihe oyiyi a pịrị apị+ otuto m.+
8 “Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m;+ agaghị m enye onye ọzọ nsọpụrụ m,+ agaghịkwa m enye ihe oyiyi a pịrị apị+ otuto m.+