Nehọm 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Sepụtara onwe gị mmiri+ n’ihi nnọchibido a ga-anọchibido gị. Mee ka ebe gị e wusiri ike sikwuo ike.+ Banye n’apịtị, zọọkwa ájá; buru ihe e ji akpụ brik.
14 Sepụtara onwe gị mmiri+ n’ihi nnọchibido a ga-anọchibido gị. Mee ka ebe gị e wusiri ike sikwuo ike.+ Banye n’apịtị, zọọkwa ájá; buru ihe e ji akpụ brik.