Ọpụpụ 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Kwụsịnụ ikpokọta ahịhịa ọka* na-enye ndị Izrel dị ka unu na-emebu ka ha jiri ya na-akpụ brik.+ Ha jiri aka ha gaa kpokọtara onwe ha ahịhịa ọka. Abụ Ọma 81:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “M mere ka ubu ya kwụsị ibu ibu arọ;+Aka ya kwụsịkwara ibu nkata.+
7 “Kwụsịnụ ikpokọta ahịhịa ọka* na-enye ndị Izrel dị ka unu na-emebu ka ha jiri ya na-akpụ brik.+ Ha jiri aka ha gaa kpokọtara onwe ha ahịhịa ọka.