Levitikọs 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mozis wee kpọọ Mishel na Elzefan, bụ́ ụmụ Ọziel,+ nwanne nna Erọn, wee sị ha: “Bịanụ nso, sinụ n’ihu ebe nsọ a buru ụmụnne unu gaa ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.”+ Ọnụ Ọgụgụ 3:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Onyeisi ọnụmara ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Kohat bụ Elizefan nwa Ọziel.+
4 Mozis wee kpọọ Mishel na Elzefan, bụ́ ụmụ Ọziel,+ nwanne nna Erọn, wee sị ha: “Bịanụ nso, sinụ n’ihu ebe nsọ a buru ụmụnne unu gaa ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.”+