Diuterọnọmi 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mozis gbara otu narị afọ na iri abụọ mgbe ọ nwụrụ.+ Anya ya adịghị ahụ inyoghi inyoghi,+ ume ka dịkwa ya n’ahụ́.+ Ọrụ Ndịozi 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ma mgbe ọ gbara afọ iri anọ, ọ batara ya n’obi ịga leta ụmụnne ya, bụ́ ụmụ Izrel.+
7 Mozis gbara otu narị afọ na iri abụọ mgbe ọ nwụrụ.+ Anya ya adịghị ahụ inyoghi inyoghi,+ ume ka dịkwa ya n’ahụ́.+