Ọpụpụ 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Mozis na Erọn gara wee gwa Fero,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Hapụ ndị m ka ha gaa meere m ememme n’ala ịkpa.’”+ Ọpụpụ 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Bakwuru Fero, ị ga-asị ya, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Hapụ ndị m ka ha gaa jeere m ozi.+
5 E mesịa, Mozis na Erọn gara wee gwa Fero,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Hapụ ndị m ka ha gaa meere m ememme n’ala ịkpa.’”+
8 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Bakwuru Fero, ị ga-asị ya, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Hapụ ndị m ka ha gaa jeere m ozi.+