Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 2:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na anyị anụwo otú Jehova si mee ka mmiri Oké Osimiri Uhie takọọ n’ihu unu mgbe unu si n’Ijipt pụta,+ nụkwa ihe unu mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị nọ n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ na Ọg,+ bụ́ ndị unu lara n’iyi.+

  • 1 Ihe E Mere 16:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Kọsaanụ ebube ya n’etiti mba niile,

      Kọsaakwanụ ọrụ ya ndị dị ebube n’etiti ndị niile dị iche iche.

  • Aịzaya 63:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Onye mere ka ogwe aka Ya mara mma+ na-aga n’aka nri Mozis; Onye kewara mmiri n’ihu ha+ iji meere onwe ya aha nke ga-adịru mgbe ebighị ebi;+

  • Malakaị 1:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “N’ihi na malite n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ebe ọdịda ya, aha m ga-adị ukwuu n’etiti mba niile,+ a ga-esurekwa ihe nsure ọkụ n’ebe niile,+ a ga-ewetara aha m onyinye, bụ́ onyinye dị ọcha;+ n’ihi na aha m ga-adị ukwuu n’etiti mba niile,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

  • Ndị Rom 9:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ gwara Fero, sị: “N’ihi nke a ka m ji hapụ gị ndụ, ka m wee jiri gị gosi ike m, ka e wee kpọsaakwa aha m n’ụwa dum.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya