Ilu 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye maara ihe bụ onye hụrụ ọdachi gaa zoo,+ ma ndị na-amaghị ihe nọ na-aga, ha ga-atakwa ahụhụ ga-esi na ya pụta.+ Jona 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị Ninive wee malite inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ,+ ha wee kpọsaa ibu ọnụ nakwa ka e yiri ákwà iru uju,+ malite n’onye kasị ukwuu n’ime ha ọbụna ruo n’onye kasị nta n’ime ha.
3 Onye maara ihe bụ onye hụrụ ọdachi gaa zoo,+ ma ndị na-amaghị ihe nọ na-aga, ha ga-atakwa ahụhụ ga-esi na ya pụta.+
5 Ndị Ninive wee malite inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ,+ ha wee kpọsaa ibu ọnụ nakwa ka e yiri ákwà iru uju,+ malite n’onye kasị ukwuu n’ime ha ọbụna ruo n’onye kasị nta n’ime ha.