Ọpụpụ 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ala Goshen bụ́ ebe ndị m guzo dị iche, ka odudu ghara ịdị n’ebe ahụ;+ ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova n’ụwa dum.+ Ọpụpụ 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova ga-akpakwa ókè n’agbata anụ ụlọ ụmụ Izrel na anụ ụlọ ndị Ijipt, ọ dịghị otu n’ime ihe niile bụ́ nke ụmụ Izrel gaje ịnwụ.”’”+
22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ala Goshen bụ́ ebe ndị m guzo dị iche, ka odudu ghara ịdị n’ebe ahụ;+ ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova n’ụwa dum.+
4 Jehova ga-akpakwa ókè n’agbata anụ ụlọ ụmụ Izrel na anụ ụlọ ndị Ijipt, ọ dịghị otu n’ime ihe niile bụ́ nke ụmụ Izrel gaje ịnwụ.”’”+