Diuterọnọmi 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị ga-esi ya, riekwa+ ya n’ebe ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ,+ n’ụtụtụ, ị ga-atụgharị laa n’ụlọikwuu gị. Matiu 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ụbọchị mbụ nke ememme achịcha na-ekoghị eko,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya, sị: “Olee ebe ị chọrọ ka anyị kwadebere gị ka ị nọrọ rie nri ememme ngabiga?”+
7 Ị ga-esi ya, riekwa+ ya n’ebe ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ,+ n’ụtụtụ, ị ga-atụgharị laa n’ụlọikwuu gị.
17 N’ụbọchị mbụ nke ememme achịcha na-ekoghị eko,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya, sị: “Olee ebe ị chọrọ ka anyị kwadebere gị ka ị nọrọ rie nri ememme ngabiga?”+