6Jehova wee gwa Mozis, sị: “Ugbu a, ị ga-ahụ ihe m gaje ime Fero,+ n’ihi na ọ bụ aka dị ike ga-eme ka ọ hapụ ha ka ha laa, ọ bụkwa aka dị ike ga-eme ka ọ chụpụ ha n’ala ya.”+
9 Mozis wee sị: “Anyị na ụmụntakịrị anyị na ndị agadi anyị ga-aga. Anyị na ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ anyị ndị inyom,+ na atụrụ anyị na ehi anyị ga-aga,+ n’ihi na anyị nwere ememme anyị ga-emere Jehova.”+