Jenesis 47:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Josef wee mee ka nna ya na ụmụnne ya biri n’ala Ijipt, o wee nye ha ala n’ebe kasị nnọọ mma n’ala ahụ, n’ala Ramesis,+ dị nnọọ ka Fero nyere n’iwu. Ọpụpụ 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee mee ka ndị isi ọrụ mmanye bụrụ ndị isi ha iji na-emegbu ha n’ibu arọ ha na-ebu;+ ha wee na-ewugasị obodo ịbụrụ Fero ebe nkwakọba ihe, ya bụ, Paịtọm na Ramsis.+
11 Josef wee mee ka nna ya na ụmụnne ya biri n’ala Ijipt, o wee nye ha ala n’ebe kasị nnọọ mma n’ala ahụ, n’ala Ramesis,+ dị nnọọ ka Fero nyere n’iwu.
11 Ha wee mee ka ndị isi ọrụ mmanye bụrụ ndị isi ha iji na-emegbu ha n’ibu arọ ha na-ebu;+ ha wee na-ewugasị obodo ịbụrụ Fero ebe nkwakọba ihe, ya bụ, Paịtọm na Ramsis.+