Jenesis 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebram wee gawa dị nnọọ ka Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram gbara afọ iri asaa na ise mgbe o si Heran kwapụ.+ Jenesis 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ebreham dị otu narị afọ mgbe a mụụrụ ya Aịzik nwa ya. Jenesis 25:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, nwanne ya jidere Isọ aka n’ikiri ụkwụ wee pụta;+ o wee gụọ ya Jekọb.+ Aịzik gbara afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha. Jenesis 47:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jekọb wee sị Fero: “Afọ ole m biworo dị ka ọbịa dị otu narị afọ na iri atọ.+ Afọ ndụ m dị ole na ole, jupụtakwa n’ahụhụ,+ o rughịkwa afọ ole nna m hà dịrị ndụ n’oge ha biri dị ka ndị ọbịa.”+
4 Ebram wee gawa dị nnọọ ka Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram gbara afọ iri asaa na ise mgbe o si Heran kwapụ.+
26 E mesịa, nwanne ya jidere Isọ aka n’ikiri ụkwụ wee pụta;+ o wee gụọ ya Jekọb.+ Aịzik gbara afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha.
9 Jekọb wee sị Fero: “Afọ ole m biworo dị ka ọbịa dị otu narị afọ na iri atọ.+ Afọ ndụ m dị ole na ole, jupụtakwa n’ahụhụ,+ o rughịkwa afọ ole nna m hà dịrị ndụ n’oge ha biri dị ka ndị ọbịa.”+