Ọnụ Ọgụgụ 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ihe niile nke meghere akpa nwa,+ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ma mmadụ ma anụmanụ, nke ha ga-ewetara Jehova, ga-aghọ nke gị. Otú ọ dị, ị ghaghị ịgbara nwa mbụ mmadụ mụrụ agbara;+ ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+
15 “Ihe niile nke meghere akpa nwa,+ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ma mmadụ ma anụmanụ, nke ha ga-ewetara Jehova, ga-aghọ nke gị. Otú ọ dị, ị ghaghị ịgbara nwa mbụ mmadụ mụrụ agbara;+ ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+