Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 14:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ha wee gwa Mozis, sị: “Ọ̀ bụ maka na e nweghị ebe ili ozu ma ọlị n’Ijipt ka i ji kpọta anyị n’ebe a ka anyị nwụọ n’ala ịkpa?+ Gịnị bụ ihe a i mere anyị site n’ịkpọpụta anyị n’Ijipt?

  • Ọpụpụ 16:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ụmụ Izrel wee na-agwa ha, sị: “A sị nnọọ na Jehova ji aka ya gbuo+ anyị n’ala Ijipt mgbe anyị nọ ọdụ n’akụkụ ite anụ,+ mgbe anyị nọ na-eriju ihe oriri afọ, n’ihi na unu akpọpụtawo anyị wee kpọta anyị n’ala ịkpa a ka ụnwụ gbuo ọgbakọ a dum.”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 14:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Gịnị mere Jehova ji kpọrọ anyị na-abịa n’ala a ka e jiri mma agha gbuo anyị?+ A ga-achịkọrọ+ ndị nwunye anyị na ụmụntakịrị anyị. Ọ́ kaghị mma ka anyị laghachi n’Ijipt?”+

  • Nehemaya 9:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ha wee jụ ige ntị,+ ha echetaghịkwa+ ọrụ ebube gị niile ị rụụrụ ha, kama ha kwesiri olu ike+ wee họpụta onye ndú+ iji laghachi n’agbụ n’Ijipt. Ma ị bụ Chineke nke na-agbaghara mmehie,+ onye na-eme amara,+ na-emekwa ebere,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ+ na onye obiọma* ya dị ukwuu,+ ị hapụghịkwa ha.+

  • Ọrụ Ndịozi 7:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Ọ bụ ya ka nna nna anyị hà jụrụ irubere isi, kama ha jụrụ ya.+ N’obi ha kwa, ha laghachiri n’Ijipt.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya