Abụ Ọma 105:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ gbasapụrụ ígwé ojii ka o kpuchie ha,+Nyekwa ha ọkụ ka ọ na-enye ha ìhè n’abalị.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụnna m, achọghị m ka unu ghara ịma na nna nna anyị hà niile nọrọ n’okpuru ígwé ojii,+ ha niile gabigakwara oké osimiri,+
10 Ụmụnna m, achọghị m ka unu ghara ịma na nna nna anyị hà niile nọrọ n’okpuru ígwé ojii,+ ha niile gabigakwara oké osimiri,+