16 Ụmụ Josef wee sị: “Ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu agaghị ezuru anyị, ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ nke dị na ndagwurugwu, nwere ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị nwere mma, tinyere ndị bi na Bet-shian+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na ndagwurugwu Jezril.”+
3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ.