Joshụa 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee malite itiku Jehova.+ O wee tinye ọchịchịrị n’agbata unu na ndị Ijipt+ ma mee ka oké osimiri ahụ bịakwasị ha ma kpuchie ha,+ anya unu hụkwara ihe m mere n’Ijipt;+ unu wee biri n’ala ịkpa ruo ọtụtụ ụbọchị.+ Nehemaya 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “I wee hụ+ mmekpa ahụ́ nke nna nna anyị hà n’Ijipt, ị nụkwara mkpu ákwá ha n’Oké Osimiri Uhie.+ Abụ Ọma 34:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha tiri mkpu, Jehova wee nụ ya,+Ọ napụtakwara ha n’ahụhụ ha niile.+ Abụ Ọma 107:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee na-etiku Jehova mgbe ha na-ata ahụhụ;+O wee napụta ha n’ihe isi ike ndị ha nọ n’ime ha,+
7 Ha wee malite itiku Jehova.+ O wee tinye ọchịchịrị n’agbata unu na ndị Ijipt+ ma mee ka oké osimiri ahụ bịakwasị ha ma kpuchie ha,+ anya unu hụkwara ihe m mere n’Ijipt;+ unu wee biri n’ala ịkpa ruo ọtụtụ ụbọchị.+