Ọpụpụ 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma gị onwe gị, welie mkpara gị+ ma setịa aka gị n’elu oké osimiri mee ka o kewaa,+ ka ụmụ Izrel wee gabiga n’etiti oké osimiri, n’ala akọrọ.+ Ọrụ Ndịozi 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+
16 Ma gị onwe gị, welie mkpara gị+ ma setịa aka gị n’elu oké osimiri mee ka o kewaa,+ ka ụmụ Izrel wee gabiga n’etiti oké osimiri, n’ala akọrọ.+
36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+