Ọpụpụ 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Guzosienụ ike hụ nzọpụta Jehova, nke ọ ga-azọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ, ee e, ọ dịghị mgbe unu ga-ahụ ha ọzọ.+ Abụ Ọma 106:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmiri wee kpuchie ndị na-emegide ha;+Ọ dịghị otu n’ime ha fọdụrụ.+ Abụ Ọma 136:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye tụbara Fero na ìgwè ndị agha ya n’ime Oké Osimiri Uhie:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
13 Mozis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Guzosienụ ike hụ nzọpụta Jehova, nke ọ ga-azọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ, ee e, ọ dịghị mgbe unu ga-ahụ ha ọzọ.+
15 Onye tụbara Fero na ìgwè ndị agha ya n’ime Oké Osimiri Uhie:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+