Abụ Ọma 66:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O mere ka oké osimiri ghọọ ala akọrọ;+Ha wee jiri ụkwụ si n’etiti osimiri gafere.+Anyị malitere ịṅụrị ọṅụ n’ime ya n’ebe ahụ.+ Abụ Ọma 77:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụzọ gafere n’etiti oké osimiri,+Ụzọ gị gafekwara n’etiti ọtụtụ mmiri;A matabeghịkwa nzọụkwụ gị.
6 O mere ka oké osimiri ghọọ ala akọrọ;+Ha wee jiri ụkwụ si n’etiti osimiri gafere.+Anyị malitere ịṅụrị ọṅụ n’ime ya n’ebe ahụ.+