Abụ Ọma 58:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+ Abụ Ọma 59:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke nke na-egosi m obiọma* ga-ezute m;+Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya, na-achị ha ọchị.+ Abụ Ọma 91:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị ga na-ele naanị n’anya+Wee hụ ụgwọ a na-akwụ ndị ajọ omume.+ Ilu 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova emewo ihe niile maka nzube ya,+ ee, ọbụna onye ajọ omume maka ụbọchị ihe ọjọọ.+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+
10 Chineke nke na-egosi m obiọma* ga-ezute m;+Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya, na-achị ha ọchị.+