Abụ Ọma 83:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+ Abụ Ọma 148:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+
18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+
13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+