Joshụa 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee malite itiku Jehova.+ O wee tinye ọchịchịrị n’agbata unu na ndị Ijipt+ ma mee ka oké osimiri ahụ bịakwasị ha ma kpuchie ha,+ anya unu hụkwara ihe m mere n’Ijipt;+ unu wee biri n’ala ịkpa ruo ọtụtụ ụbọchị.+
7 Ha wee malite itiku Jehova.+ O wee tinye ọchịchịrị n’agbata unu na ndị Ijipt+ ma mee ka oké osimiri ahụ bịakwasị ha ma kpuchie ha,+ anya unu hụkwara ihe m mere n’Ijipt;+ unu wee biri n’ala ịkpa ruo ọtụtụ ụbọchị.+