Abụ Ọma 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mee ka mmeso obiọma* gị dị ebube,+ gị Onye Nzọpụta nke ndị na-achọ ebe ha ga-agbabaIji zere ndị na-enupụrụ aka nri gị isi.+ Abụ Ọma 60:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka e wee napụta ndị ị hụrụ n’anya,+Biko, jiri aka nri gị zọpụta anyị ma za anyị.+ Abụ Ọma 89:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I nwere ogwe aka dị ike,+Aka gị dị ike,+Aka nri gị dị elu.+ Abụ Ọma 118:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mkpu ọṅụ na mkpu nzọpụta+Na-ada n’ụlọikwuu+ ndị ezi omume.+Aka nri Jehova na-akpa ike.+ 1 Pita 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+
7 Mee ka mmeso obiọma* gị dị ebube,+ gị Onye Nzọpụta nke ndị na-achọ ebe ha ga-agbabaIji zere ndị na-enupụrụ aka nri gị isi.+
6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+