2 Samuel 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A hụrụ ala oké osimiri,+E kpughere ntọala nke elu ala,+Mgbe Jehova bara mba, site n’ume nke si n’oghere imi ya.+ Abụ Ọma 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E wee malite ịhụ ala mmiri anya,+E kpughekwara ntọala nke elu ala+Site n’ịba mba gị, Jehova, site n’ume nke si n’oghere imi gị.+
16 A hụrụ ala oké osimiri,+E kpughere ntọala nke elu ala,+Mgbe Jehova bara mba, site n’ume nke si n’oghere imi ya.+
15 E wee malite ịhụ ala mmiri anya,+E kpughekwara ntọala nke elu ala+Site n’ịba mba gị, Jehova, site n’ume nke si n’oghere imi gị.+