Joshụa 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m na-akpọpụta nna unu hà n’Ijipt,+ unu wee rute n’oké osimiri, ndị Ijipt wee jiri ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ịnyịnya chụrụ+ nna unu hà rute n’Oké Osimiri Uhie.
6 Mgbe m na-akpọpụta nna unu hà n’Ijipt,+ unu wee rute n’oké osimiri, ndị Ijipt wee jiri ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ịnyịnya chụrụ+ nna unu hà rute n’Oké Osimiri Uhie.