Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 16:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn n’ala ịkpa ahụ.+

  • Ọpụpụ 17:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Agụụ mmiri wee na-agụ ndị Izrel, ha wee na-atamu ntamu megide Mozis, na-asị: “Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt iji mee ka agụụ mmiri gụgbuo anyị na ụmụ anyị na anụ ụlọ anyị?”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 11:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ndị Izrel wee mewe dị ka ndị nwere ihe ọjọọ ha ga-eme mkpesa ya ná ntị Jehova.+ Mgbe Jehova nụrụ ya, o were iwe dị ọkụ, ọkụ nke Jehova wee malite ire ha, o wee regbuo ụfọdụ ndị ná nsọtụ ebe ha mara ụlọikwuu.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Unu abụkwala ndị na-atamu ntamu,+ dị nnọọ ka ụfọdụ n’ime ha tamuru, onye mbibi wee laa ha n’iyi.+

  • Jud 16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ndị a bụ ndị na-atamu ntamu,+ ndị na-eme mkpesa banyere ọnọdụ ha ná ndụ, ndị na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+ ha na-etukwa ọnụ,+ ebe ha na-enwe mmasị n’ihe ndị mmadụ bụ+ n’ihi uru ha ga-erite.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya